1 Samuel 7:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Samuel kpeere ndị Izrel ikpe n’oge niile ọ nọ ndụ.+ 16 N’afọ ọ bụla, ọ na-aga Betel,+ Gilgal,+ na Mizpa,+ na-ekpere ndị Izrel bi ebe ndị a niile ikpe.
15 Samuel kpeere ndị Izrel ikpe n’oge niile ọ nọ ndụ.+ 16 N’afọ ọ bụla, ọ na-aga Betel,+ Gilgal,+ na Mizpa,+ na-ekpere ndị Izrel bi ebe ndị a niile ikpe.