Malakaị 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na egbugbere ọnụ onye nchụàjà kwesịrị ịna-akụziri ndị mmadụ gbasara Chineke, ndị mmadụ kwesịkwara ịna-ajụta ya ihe iwu kwuru*+ maka na ọ bụ onye ozi Jehova nke ụsụụ ndị agha.
7 N’ihi na egbugbere ọnụ onye nchụàjà kwesịrị ịna-akụziri ndị mmadụ gbasara Chineke, ndị mmadụ kwesịkwara ịna-ajụta ya ihe iwu kwuru*+ maka na ọ bụ onye ozi Jehova nke ụsụụ ndị agha.