-
Ọnụ Ọgụgụ 20:18, 19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ma eze Ịdọm sịrị ya: “Esila n’ala anyị gafere. I si na ya gafere, m ga-apụta jiri mma agha lụso gị agha.” 19 Ndị Izrel wee sị ya: “Anyị ga-esi n’okporo ụzọ awara awara gafee. Ọ bụrụ na anyị na anụ ụlọ anyị aṅụọ mmiri gị, anyị ga-akwụ ụgwọ ya.+ E nweghị ihe ọzọ anyị chọrọ ma ọ́ bụghị ka anyị jiri ụkwụ gafere.”+
-