Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 12:31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 Unu emesola Jehova bụ́ Chineke unu otú ahụ n’ihi na ihe ha na-emere chi ha dị iche iche bụ ihe rụrụ arụ Jehova kpọrọ asị. Ha na-akpọdị ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị ọkụ iji chụọrọ chi ha àjà.+

  • 2 Ndị Eze 16:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 N’afọ nke iri na asaa n’ọchịchị Pika nwa Remalaya, Ehaz+ nwa Jotam eze Juda malitere ịchị.

  • 2 Ndị Eze 16:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Kama, ọ kpara àgwà ka ndị eze Izrel.+ Ọ kpọdịrị nwa ya ọkụ iji chụọ àjà.+ Ihe a o mere bụ arụ mba ndị+ Jehova chụpụrụ n’ihi ndị Izrel na-akpa.

  • 2 Ihe E Mere 28:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Ehaz+ dị afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na isii na Jeruselem. Devid nna nna ya mere ihe dị mma n’anya Jehova, ma o meghị ka Devid.+

  • 2 Ihe E Mere 28:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 O sukwara àjà ọkụ na Ndagwurugwu Nwa Hinọm,* kpọọkwa ụmụ ya ndị nwoke ọkụ iji chụọ àjà.+ Ihe a o mere bụ arụ mba ndị+ Jehova chụpụrụ n’ihi ndị Izrel nọ na-akpa.

  • Abụ Ọma 106:35-37
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 35 Kama ha na ndị mba ọzọ nọ na-emekọ ihe.+

      Ha wee mewe ka ha.*+

      36 Ha nọ na-efe arụsị ha dị iche iche,+

      Arụsị ndị ahụ ghọkwaara ha ọnyà.+

      37 Ha ji ụmụ ha ndị nwoke

      Na ụmụ ha ndị nwaanyị na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ àjà.+

  • Jeremaya 32:35
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 35 Ha rụkwaara Bel ebe dị elu na Ndagwurugwu Nwa Hinọm.*+ Ha na-anọ ebe ahụ akpọ ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị ọkụ iji chụọrọ Molek àjà.+ Ihe a ha na-eme abatatụbeghị m n’obi.* Ọ bụghịkwa mụnwa gwara ha+ kpawa arụ a, nke mere ka Juda mehie.’

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya