Ọnụ Ọgụgụ 20:20, 21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma ọ sịrị: “Agafela.”+ Eze Ịdọm wee pụta ka ọ lụso ha agha, ya na ọtụtụ ndị nakwa ndị agha siri ike. 21 Eze Ịdọm ekweghị ka Izrel si n’ala ya gafere. N’ihi ya, Izrel tụgharịrị hapụ ya.+
20 Ma ọ sịrị: “Agafela.”+ Eze Ịdọm wee pụta ka ọ lụso ha agha, ya na ọtụtụ ndị nakwa ndị agha siri ike. 21 Eze Ịdọm ekweghị ka Izrel si n’ala ya gafere. N’ihi ya, Izrel tụgharịrị hapụ ya.+