Ezikiel 21:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ihi na eze Babịlọn ga-akwụsị otu ebe ụzọ gbara mkpị, n’isi ụzọ abụọ ahụ, ka ọ gbaa afa. Ọ ga-ayọgharị akụ́. Ọ ga-ajụ arụsị* ya ase. Ọ ga-elerukwa imeju anụ anya.
21 N’ihi na eze Babịlọn ga-akwụsị otu ebe ụzọ gbara mkpị, n’isi ụzọ abụọ ahụ, ka ọ gbaa afa. Ọ ga-ayọgharị akụ́. Ọ ga-ajụ arụsị* ya ase. Ọ ga-elerukwa imeju anụ anya.