Ọnụ Ọgụgụ 13:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mgbe ha garuru Negeb, ha bịarutere Hebrọn,+ bụ́ ebe Ahaịman, Shishaị, na Talmaị,+ bụ́ ndị Anakim,+ bi. Afọ asaa agaala a rụrụ Hebrọn tupu a rụọ Zoan n’Ijipt. Ọnụ Ọgụgụ 13:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Anak,+ ndị si n’agbụrụ* ndị Nefilim. Anyị dịkwa ka ụkpara, ma n’anya anyị ma n’anya ha.”
22 Mgbe ha garuru Negeb, ha bịarutere Hebrọn,+ bụ́ ebe Ahaịman, Shishaị, na Talmaị,+ bụ́ ndị Anakim,+ bi. Afọ asaa agaala a rụrụ Hebrọn tupu a rụọ Zoan n’Ijipt.
33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Anak,+ ndị si n’agbụrụ* ndị Nefilim. Anyị dịkwa ka ụkpara, ma n’anya anyị ma n’anya ha.”