Jenesis 14:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha merikwara ndị Horaịt+ nọ n’ugwu ha bụ́ Sia.+ Ha meriri ha ruo El-peran, nke dị n’ala ịkpa. Jenesis 36:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ndị a bụ ụmụ nwoke Sia onye Horaịt mụrụ, bụ́ ndị nwe ala ahụ:+ Lotan, Shobal, Zibiọn, Ena,+