Levitikọs 22:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Unu egbula ehi ma ọ bụ atụrụ na nwa ya n’otu ụbọchị.+ Abụ Ọma 145:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova na-emere ihe niile o kere eke ihe ọma,+Ọrụ ya niile na-egosikwa na ọ na-eme ebere. Ilu 12:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye ezi omume na-elekọta anụ ụlọ ya,+Ma onye ajọ omume na-eche na ya na-eme ebere, ma n’eziokwu, obi tara ya mmiri. Matiu 10:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ̀ bụ na a naghị ere nza abụọ otu mkpụrụ ego* nke ga-azụta ntakịrị ihe? Ma o nweghị otu n’ime ha ga-ada n’ala, Nna unu aghara ịma.+
10 Onye ezi omume na-elekọta anụ ụlọ ya,+Ma onye ajọ omume na-eche na ya na-eme ebere, ma n’eziokwu, obi tara ya mmiri.
29 Ọ̀ bụ na a naghị ere nza abụọ otu mkpụrụ ego* nke ga-azụta ntakịrị ihe? Ma o nweghị otu n’ime ha ga-ada n’ala, Nna unu aghara ịma.+