Levitikọs 11:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 N’ihi na abụ m Jehova, onye dupụtara unu n’Ijipt, iji gosi na m bụ Chineke unu.+ Unu ga-adị nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+ 1 Ndị Kọrịnt 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 ebe Chineke ga-ekpe ndị na-anọghị n’ọgbakọ ikpe.+ “Kewapụnụ onye ọjọọ ahụ n’ọgbakọ.”+
45 N’ihi na abụ m Jehova, onye dupụtara unu n’Ijipt, iji gosi na m bụ Chineke unu.+ Unu ga-adị nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+