1 Ndị Kọrịnt 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ụmụnna m, achọrọ m ka unu mara na nna nna anyị hà so onyinyo ígwé ojii na-aga ebe ha na-aga,+ ha niile sikwa n’oké osimiri gafee.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma, Chineke anabataghị ọtụtụ n’ime ha. Ọ bụ ya mere e ji bibie ha n’ala ịkpa.+
10 Ụmụnna m, achọrọ m ka unu mara na nna nna anyị hà so onyinyo ígwé ojii na-aga ebe ha na-aga,+ ha niile sikwa n’oké osimiri gafee.+