-
Diuterọnọmi 9:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 “Ndị Izrel, nụrụnụ. Taa, unu na-agafe Osimiri Jọdan+ ka unu gaa weghara ala nke mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa unu,+ bụ́ obodo ndị dị ukwuu, ndị a rụsikwara ike ruo n’eluigwe.*+ 2 Ndị bi na ha dị ike ma too ogologo. Ha bụ ndị Anakim+ ndị unu ma gbasara ha, ndị unu nụrụ na e kwuru gbasara ha, sị, ‘Ònye nwere ike imeri ụmụ Anak?’
-