Ọpụpụ 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “N’ihi ya, gwa ndị Izrel, sị: ‘Abụ m Jehova. M ga-akpọpụta unu n’aka ndị Ijipt ka unu kwụsị ịrụgbu onwe unu n’ọrụ, meekwa ka unu kwụsị ịgbara ha ohu.+ M ga-eji aka m siri ike napụta unu ma taa ndị Ijipt nnukwu ahụhụ.+
6 “N’ihi ya, gwa ndị Izrel, sị: ‘Abụ m Jehova. M ga-akpọpụta unu n’aka ndị Ijipt ka unu kwụsị ịrụgbu onwe unu n’ọrụ, meekwa ka unu kwụsị ịgbara ha ohu.+ M ga-eji aka m siri ike napụta unu ma taa ndị Ijipt nnukwu ahụhụ.+