Jenesis 10:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mizrem mụrụ Ludim,+ Anamim, Lehebim, Naftuhim,+ 14 Patrusim,+ Kasluhim (onye ndị Filistia+ si n’agbụrụ ya), na Kaftorim.+
13 Mizrem mụrụ Ludim,+ Anamim, Lehebim, Naftuhim,+ 14 Patrusim,+ Kasluhim (onye ndị Filistia+ si n’agbụrụ ya), na Kaftorim.+