Diuterọnọmi 11:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke unu ga-akpọba unu n’ala ahụ unu na-aga ibi na ya, ọ bụ n’Ugwu Gerizim ka unu ga-anọ gọzie ndị Izrel, nọrọ n’Ugwu Ịbal bụọ ndị Izrel ọnụ.+
29 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke unu ga-akpọba unu n’ala ahụ unu na-aga ibi na ya, ọ bụ n’Ugwu Gerizim ka unu ga-anọ gọzie ndị Izrel, nọrọ n’Ugwu Ịbal bụọ ndị Izrel ọnụ.+