Diuterọnọmi 7:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Unu ga-akpọ arụsị ha a pịrị apị, bụ́ ndị ha ji mere chi, ọkụ.+ Agụụ ọlaọcha na ọlaedo dị n’arụsị ndị ahụ agụla unu.+ Unu ewerekwala ha, ka ha ghara ịbụrụ unu ọnyà, n’ihi na ọ bụ arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke unu.+ Diuterọnọmi 29:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Unu nọkwa na-ahụ chi ha dị iche iche rụrụ arụ na arụsị ha ndị na-asọ oyi,*+ ndị ha ji osisi na nkume nakwa ọlaọcha na ọlaedo mee.)
25 Unu ga-akpọ arụsị ha a pịrị apị, bụ́ ndị ha ji mere chi, ọkụ.+ Agụụ ọlaọcha na ọlaedo dị n’arụsị ndị ahụ agụla unu.+ Unu ewerekwala ha, ka ha ghara ịbụrụ unu ọnyà, n’ihi na ọ bụ arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke unu.+
17 Unu nọkwa na-ahụ chi ha dị iche iche rụrụ arụ na arụsị ha ndị na-asọ oyi,*+ ndị ha ji osisi na nkume nakwa ọlaọcha na ọlaedo mee.)