Ọpụpụ 22:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “A ga-egbu onye ọ bụla ya na anụmanụ nwere mmekọahụ.+ Levitikọs 18:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “‘Nwoke na anụmanụ ekwesịghị inwe mmekọahụ. Nwoke mere otú ahụ ga-abụ onye na-adịghị ọcha. Nwaanyị ekwesịghịkwa ịgakwuru anụmanụ ka ya na ya nwee mmekọahụ.+ Ọ bụ arụ. Levitikọs 20:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “‘Ọ bụrụ na nwoke na anụmanụ enwee mmekọahụ, a ga-egburịrị nwoke ahụ. Unu ga-egbukwa anụmanụ ahụ.+
23 “‘Nwoke na anụmanụ ekwesịghị inwe mmekọahụ. Nwoke mere otú ahụ ga-abụ onye na-adịghị ọcha. Nwaanyị ekwesịghịkwa ịgakwuru anụmanụ ka ya na ya nwee mmekọahụ.+ Ọ bụ arụ.
15 “‘Ọ bụrụ na nwoke na anụmanụ enwee mmekọahụ, a ga-egburịrị nwoke ahụ. Unu ga-egbukwa anụmanụ ahụ.+