-
Diuterọnọmi 26:18, 19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Taa, unu agwakwala Jehova na unu ga-abụ ndị ya, ndị ya pụrụ iche,+ otú o kwere unu ná nkwa, nakwa na unu ga-edebe ihe niile o nyere n’iwu, 19 nakwa na ọ ga-eme ka unu ka mba ndị ọzọ niile o kere,+ mee ka a na-eto unu, ka a mara unu ama nakwa ka unu dị ebube otú o kwere ná nkwa, ma ọ bụrụ na unu abụụrụ Jehova bụ́ Chineke unu ndị dị nsọ.”+
-