Diuterọnọmi 11:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 m ga-emekwa ka mmiri zoo n’ala unu n’oge ya, ma n’ụbịa mmiri ma n’ụla mmiri. Unu ga-ekpokọta ọka* unu, bubatakwa mmanya ọhụrụ unu na mmanụ unu.+
14 m ga-emekwa ka mmiri zoo n’ala unu n’oge ya, ma n’ụbịa mmiri ma n’ụla mmiri. Unu ga-ekpokọta ọka* unu, bubatakwa mmanya ọhụrụ unu na mmanụ unu.+