Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 26:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Mgbe unu ka na-eri ihe unu wetara n’ubi n’afọ gara aga, unu ga-achọwa otú unu ga-esi wepụsịa ihe ochie unu wetara n’ubi ka unu wee hụ ebe unu ga-edowe ndị nke ọhụrụ.

  • Ilu 3:9, 10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  9 Sọpụrụ Jehova ma nye ya ihe ndị kacha mma i nwere,+

      Ha na mkpụrụ mbụ* nke ihe ọ bụla ị kụrụ n’ubi.*+

      10 Ihe ga-ejuzi n’ebe ndị ị na-akwasa ihe,+

      Olulu ebe mmanya ọhụrụ ị zọchapụtara na-asọba ga-ejukwa n’ọnụ.

  • Malakaị 3:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Webatanụ otu ụzọ n’ụzọ iri niile n’ụlọ nsọ m,*+ ka nri wee dịrị n’ụlọ nsọ m.+ Biko, nwaleenụ m n’ihe a, ka unu hụ ma ọ̀ bụ na mụ agaghị emeghe ọnụ ụzọ mmiri nke eluigwe+ ma wụsa unu ngọzi ruo mgbe ihe ọ bụla na-agaghị akọ unu.”+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya