Diuterọnọmi 5:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Lezienụ anya ka unu na-eme nnọọ ihe Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya mewe ihe ọzọ.+ Joshụa 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Nwee nnọọ obi ike, dịkwa ezigbo ike. Leziekwa anya na-eme ihe niile dị n’Iwu Mosis ohu m nyere gị. Ahapụla ime ya,+ ka i wee na-akpa àgwà onye ma ihe n’ihe ọ bụla ị na-eme.+ Aịzaya 30:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ bụrụ na unu efuo ụzọ, tinye isi n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ unu ga-anụ olu ga-esi n’azụ na-agwa unu, sị: “Lekwanụ ụzọ.+ Na-aganụ na ya.”
32 Lezienụ anya ka unu na-eme nnọọ ihe Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya mewe ihe ọzọ.+
7 “Nwee nnọọ obi ike, dịkwa ezigbo ike. Leziekwa anya na-eme ihe niile dị n’Iwu Mosis ohu m nyere gị. Ahapụla ime ya,+ ka i wee na-akpa àgwà onye ma ihe n’ihe ọ bụla ị na-eme.+
21 Ọ bụrụ na unu efuo ụzọ, tinye isi n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ unu ga-anụ olu ga-esi n’azụ na-agwa unu, sị: “Lekwanụ ụzọ.+ Na-aganụ na ya.”