Levitikọs 26:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 M ga-eme ka ndị iro unu jiri mma agha lụso unu agha ka ha taa unu ahụhụ maka na unu mebiri ọgbụgba ndụ mụ na unu.+ Ọ bụrụ na unu agbaga n’obodo unu dị iche iche, m ga-eme ka unu rịa ọrịa,+ m ga-emekwa ka ndị iro unu merie unu.+ Jeremaya 24:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M ga-eji mma agha,+ ụnwụ, na ọrịa na-efe efe na-eme ha ihe,+ ruo mgbe ha nwụchapụrụ n’ala m nyere ha na ndị nna nna ha.”’”
25 M ga-eme ka ndị iro unu jiri mma agha lụso unu agha ka ha taa unu ahụhụ maka na unu mebiri ọgbụgba ndụ mụ na unu.+ Ọ bụrụ na unu agbaga n’obodo unu dị iche iche, m ga-eme ka unu rịa ọrịa,+ m ga-emekwa ka ndị iro unu merie unu.+
10 M ga-eji mma agha,+ ụnwụ, na ọrịa na-efe efe na-eme ha ihe,+ ruo mgbe ha nwụchapụrụ n’ala m nyere ha na ndị nna nna ha.”’”