18 “‘M ga-eji mma agha,+ ụnwụ, na ọrịa na-efe efe na-achụ ha ọsọ. M ga-emekwa ka alaeze niile dị n’ụwa tụwa ụjọ n’ihi ihe mere ha,+ ha aghọọ ndị a bụrụ ọnụ, dịrị ka ihe na-awụ akpata oyi n’ahụ́ na ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị.+ Mba niile m ga-achụga ha ga na-akọchakwa ha.’+