-
Ọpụpụ 4:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Jehova sịrị ya: “Ònye nyere ndị mmadụ ọnụ, ma ọ bụ ònye na-eme ka ha ghara ikwu okwu, ka ntị chie ha, ka ha na-ahụ ụzọ nke ọma, ma ọ bụ ka ha kpuo ìsì? Ọ́ bụghị mụnwa bụ́ Jehova?
-