Aịzaya 59:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Anyị na-asọgharị ìsì ná mgbidi ka ndị ìsì. Anyị na-asọgharịkwa ìsì ka ndị na-enweghị anya.+ Anyị na-akpọ ụkwụ n’ihe n’etiti ehihie dị ka à ga-asị na chi ejiela. Anyị na-adị ka ndị nwụrụ anwụ ma anyị nọrọ ebe ndị siri ike nọ.
10 Anyị na-asọgharị ìsì ná mgbidi ka ndị ìsì. Anyị na-asọgharịkwa ìsì ka ndị na-enweghị anya.+ Anyị na-akpọ ụkwụ n’ihe n’etiti ehihie dị ka à ga-asị na chi ejiela. Anyị na-adị ka ndị nwụrụ anwụ ma anyị nọrọ ebe ndị siri ike nọ.