Aịzaya 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M nụrụ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ṅụrụ iyiNa n’agbanyeghị na ọtụtụ ụlọ buru ibu, maakwa mma,A ga-ala ha n’iyi. E nweghịkwa onye ga-ebi na ha.+ Abụ Ákwá 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 E werela ihe anyị ketara nye ndị ala ọzọ, nyekwa ndị mba ọzọ ụlọ anyị.+
9 M nụrụ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ṅụrụ iyiNa n’agbanyeghị na ọtụtụ ụlọ buru ibu, maakwa mma,A ga-ala ha n’iyi. E nweghịkwa onye ga-ebi na ha.+