Zefanaya 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 A ga-akwakọrọ akụ̀ ha, bibiekwa ụlọ ha.+ Ha ga-arụ ụlọ, ma ha agaghị ebi na ya. Ha ga-akọkwa ubi vaịn, ma ha agaghị aṅụ mmanya si na ya.+
13 A ga-akwakọrọ akụ̀ ha, bibiekwa ụlọ ha.+ Ha ga-arụ ụlọ, ma ha agaghị ebi na ya. Ha ga-akọkwa ubi vaịn, ma ha agaghị aṅụ mmanya si na ya.+