Ọnụ Ọgụgụ 32:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Mosis wee nye ụmụ Gad na ụmụ Ruben+ na ọkara ebo Manase,+ nwa Josef, ebe Saịhọn+ eze ndị Amọraịt chịrị na ebe Ọg+ eze Beshan chịrị, ya bụ, obodo ndị dị n’ala ndị ahụ nakwa obodo ndị dị n’ala gbara ha gburugburu. Abụ Ọma 135:10-12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 O bibiri ọtụtụ mba,+Gbuokwa ndị eze dị ike,+11 Ya bụ, Saịhọn eze ndị Amọraịt+Na Ọg eze Beshan.+ O bibiri alaeze niile dị na Kenan. 12 O nyere ndị ya ala ha ka ọ bụrụ ihe ha ketara,Ka ọ bụrụ ihe ndị ya Izrel ketara.+
33 Mosis wee nye ụmụ Gad na ụmụ Ruben+ na ọkara ebo Manase,+ nwa Josef, ebe Saịhọn+ eze ndị Amọraịt chịrị na ebe Ọg+ eze Beshan chịrị, ya bụ, obodo ndị dị n’ala ndị ahụ nakwa obodo ndị dị n’ala gbara ha gburugburu.
10 O bibiri ọtụtụ mba,+Gbuokwa ndị eze dị ike,+11 Ya bụ, Saịhọn eze ndị Amọraịt+Na Ọg eze Beshan.+ O bibiri alaeze niile dị na Kenan. 12 O nyere ndị ya ala ha ka ọ bụrụ ihe ha ketara,Ka ọ bụrụ ihe ndị ya Izrel ketara.+