7 Unu na ndị ezinụlọ unu ga-anọ n’ebe ahụ rie ihe n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe niile unu mere+ maka na Jehova bụ́ Chineke unu agọziela unu.
35 Mgbe ha nọ n’alaeze ha na-eri uru ọtụtụ ihe ọma i nyere ha, nọrọkwa n’ala sara mbara i nyere ha nke na-eme nri, ha efeghị gị,+ ha ahapụghịkwa omume ọjọọ ha.