8 Ma, ha ga na-ejere ya ozi, ka ha wee mara ihe dị iche n’ijere m ozi na ijere eze ndị obodo ọzọ ozi.”
9 Shaịshak eze Ijipt bịara lụso Jeruselem agha. O bukọọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova+ nakwa akụ̀ dị n’ụlọ eze. O buuru ihe niile, ma ọta ọlaedo ndị Solomọn rụrụ.+