Jeremaya 6:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova kwuru, sị: “E nwere ndị si n’ala dị n’ebe ugwu na-abịa. E nwekwara nnukwu mba a ga-esi n’ime ime ụwa kpọtee.+ Habakọk 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 E nwere ihe m ga-eji ndị Kaldia mee.*+ Ha bụ mba obi fere azụ na ndị na-eme ihe ọkụ ọkụ. Ha na-aga ọtụtụ ebe n’ụwaNa-eweghara ụlọ ndị na-abụghị nke ha.+
22 Jehova kwuru, sị: “E nwere ndị si n’ala dị n’ebe ugwu na-abịa. E nwekwara nnukwu mba a ga-esi n’ime ime ụwa kpọtee.+
6 E nwere ihe m ga-eji ndị Kaldia mee.*+ Ha bụ mba obi fere azụ na ndị na-eme ihe ọkụ ọkụ. Ha na-aga ọtụtụ ebe n’ụwaNa-eweghara ụlọ ndị na-abụghị nke ha.+