Jeremaya 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova kwuru, sị, “Ndị Izrel, m ga-eme ka mba si ebe dị anya bịa lụso unu agha.+ Ọ bụ mba dịterela aka,Mba dịwara kemgbe oge ochie,Mba unu na-amaghị asụsụ ha,Mba unu na-enweghịkwa ike ịghọta ihe ha na-ekwu.+
15 Jehova kwuru, sị, “Ndị Izrel, m ga-eme ka mba si ebe dị anya bịa lụso unu agha.+ Ọ bụ mba dịterela aka,Mba dịwara kemgbe oge ochie,Mba unu na-amaghị asụsụ ha,Mba unu na-enweghịkwa ike ịghọta ihe ha na-ekwu.+