2 Ihe E Mere 36:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 O mere ka eze ndị Kaldia gaa lụso ha agha,+ jiri mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha+ n’ụlọ nsọ ha.+ O mereghị ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ, ma agadi ma onye na-adịkwaghị ike, ebere.+ Chineke nyefere ihe niile n’aka ya.+ Aịzaya 47:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M wesara ndị m iwe.+ M gbara nkịtị ka i merụọ ndị m.+ M nyefere ha n’aka gị,+Ma i mereghị ha ebere.+ I bodịrị ndị agadi ibu na-anyị ezigbo arọ.+ Luk 19:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ha ga-akụtu gị na ụmụ gị n’ala.+ Ha agaghịkwa ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya n’ime gị,+ n’ihi na ị ghọtaghị oge Chineke bịara kpee gị ikpe.”*
17 O mere ka eze ndị Kaldia gaa lụso ha agha,+ jiri mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha+ n’ụlọ nsọ ha.+ O mereghị ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ, ma agadi ma onye na-adịkwaghị ike, ebere.+ Chineke nyefere ihe niile n’aka ya.+
6 M wesara ndị m iwe.+ M gbara nkịtị ka i merụọ ndị m.+ M nyefere ha n’aka gị,+Ma i mereghị ha ebere.+ I bodịrị ndị agadi ibu na-anyị ezigbo arọ.+
44 Ha ga-akụtu gị na ụmụ gị n’ala.+ Ha agaghịkwa ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya n’ime gị,+ n’ihi na ị ghọtaghị oge Chineke bịara kpee gị ikpe.”*