Levitikọs 26:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Mgbe m ga-emebi ebe unu na-edosa* achịcha,*+ ihe ga-afọ ga-adị obere nke na ụmụ nwaanyị iri ga-eji naanị otu ekwú na-emere unu achịcha. Ha ga na-atụ achịcha ha na-enye unu atụ̀.+ Unu ga-eri ihe, ma afọ agaghị eju unu.+ Jeremaya 15:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M ga-eme ka ndị iro unu* bukọrọ akụ̀ unu na ihe ndị ọzọ unu nwere.+ Ha agaghị akwụ unu ụgwọ, kama, ha ga-ebukọro ha n’ihi mmehie niile unu mere n’ala unu niile.
26 Mgbe m ga-emebi ebe unu na-edosa* achịcha,*+ ihe ga-afọ ga-adị obere nke na ụmụ nwaanyị iri ga-eji naanị otu ekwú na-emere unu achịcha. Ha ga na-atụ achịcha ha na-enye unu atụ̀.+ Unu ga-eri ihe, ma afọ agaghị eju unu.+
13 M ga-eme ka ndị iro unu* bukọrọ akụ̀ unu na ihe ndị ọzọ unu nwere.+ Ha agaghị akwụ unu ụgwọ, kama, ha ga-ebukọro ha n’ihi mmehie niile unu mere n’ala unu niile.