Abụ Ákwá 4:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Agụụ emeela ka ndị na-eribu ezigbo nri tụbọọ* n’okporo ámá dị iche iche.+ Ndị na-eyi ákwà dị oké ọnụ kemgbe ha bụ ụmụaka+ na-edinazi n’ikpo ntụ.
5 Agụụ emeela ka ndị na-eribu ezigbo nri tụbọọ* n’okporo ámá dị iche iche.+ Ndị na-eyi ákwà dị oké ọnụ kemgbe ha bụ ụmụaka+ na-edinazi n’ikpo ntụ.