Diuterọnọmi 17:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma, eze ahụ agaghị enweta ọtụtụ ịnyịnya+ ma ọ bụ mee ka ndị Izrel laghachi n’Ijipt ka ha gaa nwetakwuo ịnyịnya+ n’ihi na Jehova gwara unu, sị, ‘Unu anwakwala anwa laghachi n’Ijipt.’ Ilu 21:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 A na-akwadebe ịnyịnya maka ụbọchị agha,+Ma, ọ bụ Jehova na-azọpụta mmadụ.+
16 Ma, eze ahụ agaghị enweta ọtụtụ ịnyịnya+ ma ọ bụ mee ka ndị Izrel laghachi n’Ijipt ka ha gaa nwetakwuo ịnyịnya+ n’ihi na Jehova gwara unu, sị, ‘Unu anwakwala anwa laghachi n’Ijipt.’