Joshụa 21:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Jehova mekwara ka ha zuru ike n’ebe ọ bụla ha nọ, otú ọ ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi na ọ ga-eme.+ O nweghịkwa onye iro ha ọ bụla ha na-emerighị.+ Jehova nyefere ndị iro ha niile n’aka ha.+
44 Jehova mekwara ka ha zuru ike n’ebe ọ bụla ha nọ, otú ọ ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi na ọ ga-eme.+ O nweghịkwa onye iro ha ọ bụla ha na-emerighị.+ Jehova nyefere ndị iro ha niile n’aka ha.+