Joshụa 8:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Meekwa E-aị na eze ya ihe i mere Jeriko na eze ya.+ Naanị ihe ga-adị iche bụ na unu ga-ebukọrọ ihe unu ga-akwata n’ime ya, kpụrụkwa anụ ụlọ ndị dị ebe ahụ. Gwa ndị agha gị ụfọdụ ka ha zoo n’azụ obodo ahụ.” Joshụa 8:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma, ndị Izrel kpụụrụ anụ ụlọ ndị obodo ahụ, bukọrọkwa ihe ha kwatara n’obodo ahụ, otú ahụ Jehova gwara Joshụa ka e mee.+
2 Meekwa E-aị na eze ya ihe i mere Jeriko na eze ya.+ Naanị ihe ga-adị iche bụ na unu ga-ebukọrọ ihe unu ga-akwata n’ime ya, kpụrụkwa anụ ụlọ ndị dị ebe ahụ. Gwa ndị agha gị ụfọdụ ka ha zoo n’azụ obodo ahụ.”
27 Ma, ndị Izrel kpụụrụ anụ ụlọ ndị obodo ahụ, bukọrọkwa ihe ha kwatara n’obodo ahụ, otú ahụ Jehova gwara Joshụa ka e mee.+