-
Joshụa 10:40, 41Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
40 Joshụa bibiri obodo niile bụ́ ugwu ugwu, bibiekwa Negeb,* Shefila,*+ na ebe ndị dị ná mkpọda, nakwa eze ha niile. O nweghị onye ọ hapụrụ ndụ. O bibiri ihe niile na-eku ume,+ otú Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru ka e mee.+ 41 Joshụa meriri ha, si na Kedesh-bania+ ruo Gaza+ nakwa ala Goshen niile+ ruokwa Gibiọn.+
-