Ọpụpụ 34:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Kpachara anya ka gị na ndị bi n’ala ahụ ị na-aga ghara ịgba ndụ,+ ma ọ́ bụghị ya, ọ ga-abụrụ unu ọnyà.+ Diuterọnọmi 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova bụ́ Chineke unu ga-enyefe ha n’aka unu, unu ga-emerikwa ha.+ Hụnụ na unu bibiri ha.+ Unu na ha agbala ndụ. Unu emekwarala ha ebere ọ bụla.+
12 Kpachara anya ka gị na ndị bi n’ala ahụ ị na-aga ghara ịgba ndụ,+ ma ọ́ bụghị ya, ọ ga-abụrụ unu ọnyà.+
2 Jehova bụ́ Chineke unu ga-enyefe ha n’aka unu, unu ga-emerikwa ha.+ Hụnụ na unu bibiri ha.+ Unu na ha agbala ndụ. Unu emekwarala ha ebere ọ bụla.+