Ọnụ Ọgụgụ 21:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha si ebe ahụ pụọ gaa maa ụlọikwuu n’ógbè Anọn,+ nke dị n’ala ịkpa nke malitere n’ókè ndị Amọraịt, n’ihi na Anọn bụ ókè Moab, ya bụ, ókè Moab na ndị Amọraịt.
13 Ha si ebe ahụ pụọ gaa maa ụlọikwuu n’ógbè Anọn,+ nke dị n’ala ịkpa nke malitere n’ókè ndị Amọraịt, n’ihi na Anọn bụ ókè Moab, ya bụ, ókè Moab na ndị Amọraịt.