-
Diuterọnọmi 3:12, 13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 N’oge ahụ, anyị weghaara ala a: malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ Ndagwurugwu Anọn, na ọkara ala Gilied bụ́ ugwu ugwu. M nyela ụmụ Ruben na ụmụ Gad+ obodo ya dị iche iche. 13 M nyekwala ọkara ebo Manase+ ebe fọrọ na Gilied nakwa Beshan niile bụ́ alaeze Ọg. A mabu ógbè Agọb niile, nke dị na Beshan, ka ala ndị Refeyim.
-