Ndị Ikpe 14:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mmụọ Jehova wee mee ka Samsịn dị ike,+ ya agaa Ashkelọn+ gbuo ụmụ nwoke iri atọ n’ime ha, chịrị uwe ha chịnye ndị kọwara ilu ahụ.+ Oké iwe nọ na-ewe ya ka ọ na-ala n’ụlọ nna ya.
19 Mmụọ Jehova wee mee ka Samsịn dị ike,+ ya agaa Ashkelọn+ gbuo ụmụ nwoke iri atọ n’ime ha, chịrị uwe ha chịnye ndị kọwara ilu ahụ.+ Oké iwe nọ na-ewe ya ka ọ na-ala n’ụlọ nna ya.