Jenesis 33:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jekọb wee gawa Sọkọt.+ N’ebe ahụ, ọ rụụrụ onwe ya ụlọ, rụọkwara ìgwè anụ ya ụlọ ndò. Ọ bụ ya mere o ji kpọọ ebe ahụ Sọkọt.*
17 Jekọb wee gawa Sọkọt.+ N’ebe ahụ, ọ rụụrụ onwe ya ụlọ, rụọkwara ìgwè anụ ya ụlọ ndò. Ọ bụ ya mere o ji kpọọ ebe ahụ Sọkọt.*