Jenesis 48:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ụmụ nwoke abụọ a mụụrụ gị n’Ijipt tupu mụ abịakwute gị n’Ijipt ebe a bụ ụmụ m.+ Ifrem na Manase ga-abụ ụmụ m otú Ruben na Simiọn bụ ụmụ m.+ 1 Ihe E Mere 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụ eziokwu na Juda+ kacha ụmụnne ya niile, nakwa na ọ bụ onye si n’ezinụlọ ya ga-abụ onye ndú,+ ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara.
5 Ụmụ nwoke abụọ a mụụrụ gị n’Ijipt tupu mụ abịakwute gị n’Ijipt ebe a bụ ụmụ m.+ Ifrem na Manase ga-abụ ụmụ m otú Ruben na Simiọn bụ ụmụ m.+
2 Ọ bụ eziokwu na Juda+ kacha ụmụnne ya niile, nakwa na ọ bụ onye si n’ezinụlọ ya ga-abụ onye ndú,+ ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara.