-
Joshụa 21:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Ndị isi ọnụmara ọ bụla n’ebo Livaị wee bịakwute Elieza+ onye nchụàjà, Joshụa nwa Nọn, na ndị isi n’ezinụlọ ọ bụla n’ebo dị iche iche n’Izrel. 2 Ha bịakwutere ha na Shaịlo+ n’ala Kenan, gwa ha, sị: “Jehova gwara Mosis ka o kwuo ka e nye anyị obodo anyị ga-ebi, nakwa ala ebe anụmanụ anyị ga na-ata ahịhịa.”+
-