Diuterọnọmi 1:35, 36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 ‘E nweghị otu onye n’ime ụmụ nwoke so n’ọgbọ ọjọọ a ga-ahụ ezigbo ala ahụ m ṅụrụ iyi na m ga-enye nna nna unu hà,+ 36 ma e wepụ Keleb nwa Jefune. Ọ ga-ahụ ya. M ga-enyekwa ya na ụmụ ya ala ahụ ọ gara na ya n’ihi na o ji obi ya niile soro Jehova.+
35 ‘E nweghị otu onye n’ime ụmụ nwoke so n’ọgbọ ọjọọ a ga-ahụ ezigbo ala ahụ m ṅụrụ iyi na m ga-enye nna nna unu hà,+ 36 ma e wepụ Keleb nwa Jefune. Ọ ga-ahụ ya. M ga-enyekwa ya na ụmụ ya ala ahụ ọ gara na ya n’ihi na o ji obi ya niile soro Jehova.+