Ọnụ Ọgụgụ 12:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, emeghị m otú ahụ n’ebe Mosis ohu m nọ. Ọ bụ ya ka a na-enyefe ụlọ m niile.*+ 8 M na-agwa ya okwu ihu na ihu,*+ otú doro anya. Anaghị m agwa ya okwu n’ilu. Jehova na-apụtakwa n’ihu ya. Gịnịzi mere na egwu atụghị unu ikwujọ Mosis ohu m?”
7 Ma, emeghị m otú ahụ n’ebe Mosis ohu m nọ. Ọ bụ ya ka a na-enyefe ụlọ m niile.*+ 8 M na-agwa ya okwu ihu na ihu,*+ otú doro anya. Anaghị m agwa ya okwu n’ilu. Jehova na-apụtakwa n’ihu ya. Gịnịzi mere na egwu atụghị unu ikwujọ Mosis ohu m?”