Ọnụ Ọgụgụ 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Zie ụmụ nwoke ka ha gaa nyopụta otú ala Kenan dị, bụ́ ala m ga-enye ndị Izrel. Ị ga-esi n’ebo nke ọ bụla kpọta otu onye ka o soro ná ndị ị ga-eziga. Onye ọ bụla n’ime ha+ ga-abụ onyeisi.”+ Ọnụ Ọgụgụ 13:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 n’ebo Juda, Keleb+ nwa Jefune;
2 “Zie ụmụ nwoke ka ha gaa nyopụta otú ala Kenan dị, bụ́ ala m ga-enye ndị Izrel. Ị ga-esi n’ebo nke ọ bụla kpọta otu onye ka o soro ná ndị ị ga-eziga. Onye ọ bụla n’ime ha+ ga-abụ onyeisi.”+