Ọnụ Ọgụgụ 13:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mgbe ha garuru Negeb, ha bịarutere Hebrọn,+ bụ́ ebe Ahaịman, Shishaị, na Talmaị,+ bụ́ ndị Anakim,+ bi. Afọ asaa agaala a rụrụ Hebrọn tupu a rụọ Zoan n’Ijipt. Ọnụ Ọgụgụ 13:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma, ndị bi n’ala ahụ siri ike. A rụsiri obodo ndị dị na ya ezigbo ike. Anyị hụkwara ndị Anakim n’ebe ahụ.+
22 Mgbe ha garuru Negeb, ha bịarutere Hebrọn,+ bụ́ ebe Ahaịman, Shishaị, na Talmaị,+ bụ́ ndị Anakim,+ bi. Afọ asaa agaala a rụrụ Hebrọn tupu a rụọ Zoan n’Ijipt.
28 Ma, ndị bi n’ala ahụ siri ike. A rụsiri obodo ndị dị na ya ezigbo ike. Anyị hụkwara ndị Anakim n’ebe ahụ.+